(Go: >> BACK << -|- >> HOME <<)

Jump to content

Chris Abani

O sị Wikiquote
Abani (2007)

Christopher Abani (Önwa Iri na Abụo 27, 1966) bu onye ode akwukwuọ nke déré iduuazi Masters of the Board.

Nke nwere nkwadọ[dezie]

Ịzù TED Africa (2008)[dezie]

  • Ihem mụtàrà nà uwà bu ha naa zọ uwà na áká di ka Kristi; ȯ bu na ọmịkọ, ọmịkọ nke kwa daa. Na Afrika Ṅkwȯ he nwèrè ótù ihe ha na kpọ ubuntu. Ubuntu bu échiche sírí na ótu madu gi bu madu mgbe madu ọzȯ ziri ọ bu mádu.
  • Ọ sịrị m, "Ọ ga-esi ike mgbe niile, mana ọ bụrụ na ị na-akwa ákwá otú a mgbe ọ bụla, ị ga-anwụ n'ihi obi mgbawa. Mara na ọ ga-ezuru mgbe ụfọdụ ịmara na ọ siri ike."
  • N'ihota onye bụbu nwata agha nke jidere aka ya n'anya ewu mgbe Abani, dị afọ 13 gburu ya. **"Chris Abani na-eche banyere mmadụ," dotSUB
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: