(Go: >> BACK << -|- >> HOME <<)

Jump to content

Jessica Marais

O sị Wikiquote

Jessica Marais Jessica Dominique Marais (amuru ya na 29 Jenụwarị 1985) Ọ bụ onye ome ihe nkiri nke Australia amụrụ na mba South Afrịka. A kacha mara ya maka ọrụ ya na telivishọn Australia nke akpọro Packed to the Rafters and Love Child. Ọ rụkwara ọrụ na usoro ihe nkiri America Magic City.

Okwu ndị Okwuru[dezie]

Ọ bụ ọdịdị mmadụ, Ịbutu mmadụ n'ala.

  • Mgbe ị gbara afọ iri na atọ,ma ị mụrụ ụmụ ma ọ bụ na ị mụtaghị, echere m na ị ga-enyocha ndụ gị ntakịrị".

Echere m na a na-ebugobe anyị n'ọkwa dị elu n'ihi na anyị bụ nne, echere m na mgbagwoju anya Akwụna -Madonna- ka dị ọtụtụ.

  • Anyị anaghị agbaghara mmejọ ụmụ nwanyị.
  • A nam eche na ụmụ nwoke na-apụ na ịbụ ụmụ okorobịa na ndị na-achị ehi na ọ bụ akụkọ ifo ochie nke dị adị ogologo oge. Amaghịkwa m otú anyị si alụ ọgụ ma ọ bụ gbanwee ya.
  • Ha nile bụ ụmụ nwanyị na-agbalị ịbi n'ụwa nwoke, ọ bụkwa ihe na-adọrọ mmasị na ha dị ọtụtụ iri afọ n'oge ma na-eche nsogbu ndị yiri ya ihu, nke bụ nsogbu kemgbe ụwa.
  • Echere m na ndị mmadụ na ụlọ ọrụ mmepụta ihe... na-achọsi ike na nkwụsi ike na ihe nkịtị, mgbe ahụ, ọ na-agụsikwa m agụụ ike ịmepụta, ide ihe, ịmepụta na ịrụ ọrụ n'akụkụ abụọ nke igwefoto.
    • Site na ALICE WASLEY, Ọgọst 20, 2017, https://www.dailytelegraph.com.au/lifestyle/stellar/jessica-marais-boys-get-away-with-being-lads-and-cowboys/news-story

Njikọ Mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: