(Go: >> BACK << -|- >> HOME <<)

Jump to content

Berita

O sị Wikiquote

Berita Gugulethu Khumalo (amụrụ 27 June 1991), onye eji aha egwu Berita wee mara. Berita, bụ onye Zimbabwe. Ọ bụ Nwanyị, ọ na-abụ abụ, na-ede abụ na na-emepụta egwu. Egwu ya bụ egwu mkpụrụ obi nke metụtara Afro Jazz,https://en.m.wikipedia.org/wiki/South_African_jazz mmetụta pop yana egwu South Afrịka.

Okwu ndị Okwụrụ[dezie]

  • Ihe ọ bụla na-eme na ndụ gị na-emetụtakwa olu gị, nke a bụ kpọmkwem ihe m na-agabiga, ya mere ewepụtara m onwe oge n'etiti afọ 2021.
  • Ụbọchị m matara na m nọ na mmekọrịta mkparị, anọghị m otu nkeji wee mee atụmatụ isi n'ebe ahụ pụọ.
  • Mgbe anyị na-akpa na mgbe izizi anyị lụrụ di na nwunye, a malitere m ịhụ ihe mgbaàmà nke na-eme nakwa na m nọ n'ime omimi ya . Na ụbọchị 21 Disemba 2021 bụ ụbọchị m kwụsịrị ịhụ ya n'anya wee hapụ ya.


Njikọ Mpugụ[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:
{{https://www.beritaafrosoul.co.za/.}}